Ọpụpụ 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ndị Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha, “Gịnị ka ọ bụ?” maka na ha amaghị ihe ọ bụ. Mosis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+ Ọnụ Ọgụgụ 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mana+ yiri mkpụrụ kọrịanda,+ ọ na-achakwa ka eso* deliọm.
15 Mgbe ndị Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha, “Gịnị ka ọ bụ?” maka na ha amaghị ihe ọ bụ. Mosis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+