Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 21:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ha wee na-ekwujọ Chineke na Mosis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a? Nri adịghị, mmiri adịghị,+ anyị* akpọọkwala achịcha a na-abaghị uru asị.”+

  • Diuterọnọmi 8:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 unu adịla mpako*+ wee chefuo Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+

  • Diuterọnọmi 8:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 nyekwa unu mana unu riri+ n’ala ịkpa, bụ́ nke nna unu hà na-amaghị, iji mee ka unu dị umeala n’obi+ nakwa iji nwalee unu ka o wee meere unu ihe ọma n’ọdịnihu.+

  • Joshụa 5:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ụbọchị na-eso Ememme Ngabiga ahụ, ha malitere iri ihe ala ahụ mepụtara. Ha tara achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* e ghere eghe* n’otu ụbọchị ahụ. 12 Mana kwụsịkwara ịda n’ụbọchị na-eso ụbọchị ha riri ihe ala ahụ mepụtara. Ọ daraghị ndị Izrel ọzọ.+ N’afọ ahụ ka ha maliteziri riwe ihe ala Kenan mepụtara.+

  • Jọn 6:31, 32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Nna nna anyị hà riri mana n’ala ịkpa+ otú ahụ e dere ya, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+ 32 Jizọs gwaziri ha, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na Mosis enyeghị unu achịcha si n’eluigwe, ma Nna m na-enye unu ezigbo achịcha si n’eluigwe.

  • Jọn 6:58
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 58 Ọ bụ achịcha a bụ achịcha si n’eluigwe bịa. Ọ dịghị ka achịcha nna nna unu hà riri ma mechaa nwụọ. Onye na-eri achịcha a ga-adị ndụ ebighị ebi.”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Ha niile rikwara nri Chineke nyere ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya