11 Ha sịrị Mosis: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe a na-eli ozu n’Ijipt mere i ji kpọta anyị ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt?
13 Ọ̀ bụ obere ihe na i si n’ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya* kpọpụta anyị ka i gbuo anyị n’ala ịkpa a?+ Ugbu a, ị̀ chọkwuru ime onwe gị onyeisi anyị?*