Ọpụpụ 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee gwa Mozis, sị: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe ili ozu ma ọlị n’Ijipt ka i ji kpọta anyị n’ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị site n’ịkpọpụta anyị n’Ijipt?
11 Ha wee gwa Mozis, sị: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe ili ozu ma ọlị n’Ijipt ka i ji kpọta anyị n’ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị site n’ịkpọpụta anyị n’Ijipt?