Ọpụpụ 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha sịrị Mosis: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe a na-eli ozu n’Ijipt mere i ji kpọta anyị ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt?
11 Ha sịrị Mosis: “Ọ̀ bụ maka na e nweghị ebe a na-eli ozu n’Ijipt mere i ji kpọta anyị ebe a ka anyị nwụọ n’ala ịkpa?+ Gịnị bụ ihe a i mere anyị? Gịnị mere i ji kpọpụta anyị n’Ijipt?