Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghị onye garala eluigwe+ ma e wepụ onye si n’eluigwe gbadata,+ ya bụ, Nwa nke mmadụ. Jọn 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee sị ha: “Unu si n’ala, ma esi m n’elu.+ Unu si n’ụwa a, ma esighị m n’ụwa a. Jọn 8:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na Chineke bụ Nna unu, unu ga-ahụ m n’anya+ n’ihi na esi m n’ebe Chineke nọ bịa, anọkwa m ebe a. Ọ bụghị m zitere onwe m, kama ọ bụ ya zitere m.+
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na Chineke bụ Nna unu, unu ga-ahụ m n’anya+ n’ihi na esi m n’ebe Chineke nọ bịa, anọkwa m ebe a. Ọ bụghị m zitere onwe m, kama ọ bụ ya zitere m.+