Jọn 3:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Onye ahụ nke si n’elu bịa+ ka ndị ọzọ niile. Onye ahụ nke si n’ụwa si n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa. Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+ Jọn 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Abịara m n’ụwa ka onye nnọchiteanya Nna m. Ugbu a, ana m ahapụ ụwa, ana m alakwurukwa Nna m.”+
31 Onye ahụ nke si n’elu bịa+ ka ndị ọzọ niile. Onye ahụ nke si n’ụwa si n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa. Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+