Jọn 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ebe ọ bụ na Jizọs ma na Nna ya enyefeela ya ihe niile n’aka, marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke,+ Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+
3 Ebe ọ bụ na Jizọs ma na Nna ya enyefeela ya ihe niile n’aka, marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke,+
24 N’ihi na Kraịst abanyeghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ nke bụ́ ihe atụ nke ezigbo ebe nsọ,+ kama ọ banyere n’eluigwe,+ nke mere o ji pụta ugbu a n’ihu Chineke maka anyị.+