Jọn 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, o ji oké olu kwuo, sị: “Unu ma m, marakwa ebe m si. Ọ bụghị m zitere onwe m,+ kama Onye zitere m dị adị, unu amaghịkwa ya.+
28 Mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, o ji oké olu kwuo, sị: “Unu ma m, marakwa ebe m si. Ọ bụghị m zitere onwe m,+ kama Onye zitere m dị adị, unu amaghịkwa ya.+