Jọn 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, o tiri mkpu, sị; “Unu maara m, marakwa ebe m si.+ Abịaghịkwa m n’uche nke aka m,+ kama onye zitere m dị adị n’ezie,+ unu amaghịkwa ya.+
28 Ya mere, mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, o tiri mkpu, sị; “Unu maara m, marakwa ebe m si.+ Abịaghịkwa m n’uche nke aka m,+ kama onye zitere m dị adị n’ezie,+ unu amaghịkwa ya.+