Luk 12:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Ùnu chere na m bịara ime ka udo dịrị n’ụwa? Ana m asị unu, mba, kama ọ bụ ikewa ndị mmadụ.+ Jọn 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọtụtụ n’ime ndị nọ n’ebe ahụ weturu olu ala na-ekwu okwu banyere Jizọs. Ụfọdụ nọ na-asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ndị ọzọ na-asị: “Ọ bụghị ezigbo mmadụ. Ọ na-eduhie ìgwè mmadụ a.”+ Jọn 7:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ìgwè mmadụ ahụ kewaziri n’ihi ya. Jọn 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Juu kewakwara ọzọ+ n’ihi ihe a o kwuru.
12 Ọtụtụ n’ime ndị nọ n’ebe ahụ weturu olu ala na-ekwu okwu banyere Jizọs. Ụfọdụ nọ na-asị: “Ọ bụ ezigbo mmadụ.” Ndị ọzọ na-asị: “Ọ bụghị ezigbo mmadụ. Ọ na-eduhie ìgwè mmadụ a.”+