9 Ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ndị mmụọ ozi kara,+ ka e ji ebube na nsọpụrụ chọọ ya mma maka na ọ nwụrụ.+ N’ihi amara Chineke, ọ nwụrụ maka mmadụ niile.+
2 ebe anyị na-elegidesi Jizọs anya ike, bụ́ Nnukwu Onye Ndú nke okwukwe anyị na Onye na-eme ka okwukwe anyị zuo ezuo.+ N’ihi ọṅụ a ga-eme ka o nwee n’ọdịnihu, o diri ọnwụ ọ nwụrụ n’osisi ịta ahụhụ,* o kweghịkwa ka ihere mee ya. Ọ nọdụla ala n’aka nri ocheeze Chineke.+