Jọn 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E nwere otu nwoke na-arịa ọrịa. Aha ya bụ Lazarọs. Ọ bụ onye Betani. Ya na ụmụnne ya bụ́ Meri na Mata bi n’obodo ahụ.+ Jọn 11:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, o kwuziri n’oké olu, sị: “Lazarọs, pụta!”+
11 E nwere otu nwoke na-arịa ọrịa. Aha ya bụ Lazarọs. Ọ bụ onye Betani. Ya na ụmụnne ya bụ́ Meri na Mata bi n’obodo ahụ.+