16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka a ghara ibibi onye ọ bụla nwere okwukwe na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+ 17 N’ihi na Chineke eziteghị Ọkpara ya n’ụwa ka o kpee ụwa ikpe, kama ka e si n’aka ya zọpụta ụwa.+