Ndị Filipaị 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Na-echenụ echiche otú a ka Kraịst Jizọs.+ 1 Pita 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+ 1 Jọn 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye na-asị na ya na ya dị n’otu kwesịrị ịna-ebi ndụ otú onye ahụ biri.*+
21 N’eziokwu, Chineke họọrọ unu ka unu na-eme otú a, n’ihi na Kraịst n’onwe ya tara ahụhụ maka unu.+ O gosiri unu ihe unu ga na-eme ka unu na-esosi nzọụkwụ ya ike.*+