Matiu 16:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jizọs gwaziri ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ iso m, ya jụ onwe ya ma buru osisi ịta ahụhụ* ya na-eso m mgbe niile.+ Jọn 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na m na-egosi unu ihe unu ga na-eme, ka unu wee na-eme otú m meere unu.+
24 Jizọs gwaziri ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ iso m, ya jụ onwe ya ma buru osisi ịta ahụhụ* ya na-eso m mgbe niile.+