Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu. M họpụtara unu ka unu nọgide na-amị mkpụrụ, ka mkpụrụ unu dịgidekwa, ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m.+
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu. M họpụtara unu ka unu nọgide na-amị mkpụrụ, ka mkpụrụ unu dịgidekwa, ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m.+