Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2018, p. 21
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+