Matiu 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Na-arịọnụ, a ga-enye unu.+ Na-achọnụ, unu ga-achọta. Na-akụnụ aka n’ụzọ, a ga-emeghere unu ya.+ Jọn 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+
23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+