Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 1 Jọn 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ, ya na Nna anyị adịghị n’otu.+ Ma, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na ya kweere n’Ọkpara ahụ,+ ya na Nna anyị dịkwa n’otu.+
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ, ya na Nna anyị adịghị n’otu.+ Ma, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na ya kweere n’Ọkpara ahụ,+ ya na Nna anyị dịkwa n’otu.+