Jọn 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A na-ekpe ụwa a ikpe ugbu a. Ugbu a, a ga-achụpụ+ onye na-achị ụwa a.+ Jọn 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+
30 Mụ na unu agakwaghị ekwu ọtụtụ okwu n’ihi na onye na-achị ụwa+ na-abịa. O nweghịkwa ike n’ebe m nọ.+