Luk 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O wee sị ha: “Ahụrụ m Setan ka ọ dara+ dị ka àmụ̀mà nke si n’eluigwe. Mkpughe 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.
9 A chụdataziri nnukwu dragọn+ ahụ n’ụwa.+ Ọ bụ ya bụ agwọ mbụ ahụ,+ onye a na-akpọ Ekwensu+ na Setan,+ onye na-eduhie ụwa niile.+ A chụdatara ya na ndị mmụọ ozi ya.