4 Ndị a bụ ndị na-amaghị Chineke, ndị chi nke oge a*+ kpuchiri uche ha,*+ ka ha ghara ịhụ ìhè+ ozi ọma dị ebube banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo Chineke.+
2 E nwere mgbe unu na-eme otú ụwa a* si eme,+ na-emekwa ihe onye ikuku nke ụwa a dị n’aka chọrọ.+ Ikuku a bụ ụdị echiche*+ nke na-akpa ike ugbu a n’ime ndị nnupụisi.