-
Ọrụ Ndịozi 21:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ma, ka anyị nọchara ebe ahụ ọtụtụ ụbọchị, otu onye amụma aha ya bụ Agabọs+ si Judia bịa. 11 Ọ bịakwutere anyị ma chịrị ájị̀* Pọl, jiri ya kee onwe ya agbụ ụkwụ na aka, sị: “Chineke ji mmụọ nsọ kwuo, sị: ‘Otú a ka ndị Juu ga-eke onye nwe ájị̀ a agbụ na Jeruselem+ ma nyefee ya n’aka ndị mba ọzọ.’”+
-