Ọrụ Ndịozi 20:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma ugbu a, mmụọ nsọ du m na-aga Jeruselem, n’agbanyeghị na amaghị m ihe ga-eme m ebe ahụ, 23 naanị na si n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ na-agbara m àmà ugboro ugboro na a ga-atụ m mkpọrọ, kpagbuokwa m.+ Ọrụ Ndịozi 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọchịagha ahụ bịaziri nso, nwụchie ya ma kwuo ka e kee ya agbụ ígwè abụọ.+ Ọ jụziri onye ọ bụ na ihe o mere.
22 Ma ugbu a, mmụọ nsọ du m na-aga Jeruselem, n’agbanyeghị na amaghị m ihe ga-eme m ebe ahụ, 23 naanị na si n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ na-agbara m àmà ugboro ugboro na a ga-atụ m mkpọrọ, kpagbuokwa m.+
33 Ọchịagha ahụ bịaziri nso, nwụchie ya ma kwuo ka e kee ya agbụ ígwè abụọ.+ Ọ jụziri onye ọ bụ na ihe o mere.