Matiu 28:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, gaanụ mee ndị mba niile ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha Nna na nke Ọkpara na nke mmụọ nsọ. 20 Na-ezi ha ka ha debe ihe niile m nyere unu n’iwu.+ M nọnyekwaara unu ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ oge a.”*+ Jọn 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Otú ahụ i zitere m n’ụwa ka m zipụkwara ha n’ụwa.+
19 N’ihi ya, gaanụ mee ndị mba niile ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha Nna na nke Ọkpara na nke mmụọ nsọ. 20 Na-ezi ha ka ha debe ihe niile m nyere unu n’iwu.+ M nọnyekwaara unu ụbọchị niile ruo ọgwụgwụ oge a.”*+