Jọn 10:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Abụ m ezigbo onye ọzụzụ atụrụ. Ama m atụrụ m, atụrụ m makwa m,+ 15 otú ahụ Nna m ma m, mụnwa amarakwa Nna m.+ M na-enyekwa ndụ* m n’ihi atụrụ m.+
14 Abụ m ezigbo onye ọzụzụ atụrụ. Ama m atụrụ m, atụrụ m makwa m,+ 15 otú ahụ Nna m ma m, mụnwa amarakwa Nna m.+ M na-enyekwa ndụ* m n’ihi atụrụ m.+