Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-enye ndụ* ya maka ndị enyi ya.+ 1 Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Anyị si otú a mata ihe bụ́ ịhụnanya, n’ihi na onye ahụ nyere ndụ* ya n’ihi anyị,+ anyị kwesịkwara inye ndụ* anyị n’ihi ụmụnna anyị.+
28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+
16 Anyị si otú a mata ihe bụ́ ịhụnanya, n’ihi na onye ahụ nyere ndụ* ya n’ihi anyị,+ anyị kwesịkwara inye ndụ* anyị n’ihi ụmụnna anyị.+