Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 53:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ihi ahụhụ niile ọ* tara, ọ ga-ahụ uru ihe o mere bara. Ọ ga-ejukwa ya afọ.

      Ohu m,+ bụ́ onye ezi omume, ga-eji ihe ọ ma

      Mee ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume.+

      Ọ ga-eburukwa mmehie ha.+

  • Mak 10:45
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 45 N’ihi na Nwa nke mmadụ abịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+

  • 1 Timoti 2:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 E nwere otu Chineke,+ nweekwa otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke na mmadụ,+ ya bụ, Kraịst Jizọs.+ 6 O ji ndụ ya chụọ àjà, si otú ahụ nye ihe dabara adaba a ga-eji agbapụta mmadụ niile.*+ Ndị mmadụ ga-ekwukwa gbasara ihe a mgbe oge ya ruru.

  • Taịtọs 2:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ka ọ dị ugbu a, anyị na-eche ka ihe na-eme obi ụtọ anyị na-atụ anya ya mezuo,+ na-echekwa mgbe Chineke ukwu na Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Jizọs Kraịst, ga-eme ka ebube ha pụta ìhè. 14 Kraịst nyere ndụ ya n’ihi anyị+ ka ọ tọhapụ anyị*+ ka anyị ghara ịna-eme ụdị ihe ọ bụla bụ́ imebi iwu nakwa ka ọ sachaara onwe ya ndị pụrụ iche bụ́ ndị nke ya, ndị ji ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ dị mma.+

  • Ndị Hibru 9:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 ọ bụkwa otú ahụ ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro ka o buru mmehie ọtụtụ ndị.+ Mgbe ọ ga-apụta nke ugboro abụọ, ọ gaghị abụ ka o wepụ mmehie, ndị na-achọsi ya ike ka a zọpụta ha ga-ahụkwa ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya