Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+ Mak 10:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 N’ihi na Nwa nke mmadụ abịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+ Ndị Kọlọsi 1:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ kpọpụtara anyị n’ọchịchịrị*+ ma kpọga anyị n’alaeze Ọkpara ya ọ hụrụ n’anya, 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta gbapụta anyị, nke pụtara na a gbagharala anyị mmehie anyị.+
28 Otú ahụ ka Nwa nke mmadụ mere. Ọ bịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+
45 N’ihi na Nwa nke mmadụ abịaghị ka e jeere ya ozi, kama ọ bịara ka o jee ozi+ ma nye ndụ* ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta maka ọtụtụ mmadụ.”+
13 Ọ kpọpụtara anyị n’ọchịchịrị*+ ma kpọga anyị n’alaeze Ọkpara ya ọ hụrụ n’anya, 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta gbapụta anyị, nke pụtara na a gbagharala anyị mmehie anyị.+