Matiu 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+ Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+
33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+
29 Ọ̀ bụ na unu echeghị na ahụhụ a ga-ata onye zọrọ Ọkpara Chineke ụkwụ ga-aka njọ, bụ́ onye na-ejighị ọbara ọgbụgba ndụ+ e ji doo ya nsọ kpọrọ ihe, onye ledakwara mmụọ nke amara Chineke anya ma mejọọ ya?+