Matiu 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Herọd* jidere Jọn, kee ya agbụ, tụọ ya mkpọrọ n’ihi Herodias nwunye Filip nwanne ya.+ Luk 3:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma Jọn gwara Herọd onye na-achị Galili gbasara ihe ọjọọ niile ọ na-eme, gwakwa ya na ọ dịghị mma na ọ kpọọrọ Herodias nwunye nwanne ya. 20 N’ihi ya, Herọd mekwuru ihe ọjọọ ọzọ: Ọ kpọchiri Jọn n’ụlọ mkpọrọ.+
19 Ma Jọn gwara Herọd onye na-achị Galili gbasara ihe ọjọọ niile ọ na-eme, gwakwa ya na ọ dịghị mma na ọ kpọọrọ Herodias nwunye nwanne ya. 20 N’ihi ya, Herọd mekwuru ihe ọjọọ ọzọ: Ọ kpọchiri Jọn n’ụlọ mkpọrọ.+