Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma Chineke tọpụrụ ya n’agbụ ọnwụ kere ya, kpọlitekwa ya n’ọnwụ,+ n’ihi na ọnwụ enweghị ike ijigide ya.+ Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere Jizọs, onye unu kwụwara n’elu osisi, ya anwụọ.+
24 Ma Chineke tọpụrụ ya n’agbụ ọnwụ kere ya, kpọlitekwa ya n’ọnwụ,+ n’ihi na ọnwụ enweghị ike ijigide ya.+