Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+ Ndị Rom 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 kama ọ bụkwa n’ihi anyịnwa ndị a ga-akpọkwa ndị ezi omume, n’ihi na anyị kweere n’onye si n’ọnwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị n’ọnwụ.+ Ọ ga-ejikwa ike ya+ kpọlite anyị n’ọnwụ.+ Ndị Kọlọsi 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E likọrọ unu na ya n’ihi na unu mere ụdị baptizim o mere.+ A kpọlitekwara unu na ya n’ọnwụ+ n’ihi na unu na ya dị ná mma, unu nwekwara okwukwe n’ihe niile e ji ike Chineke rụọ. Ọ bụ Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ.+ Ndị Hibru 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ka Chineke nke udo, onye si n’ọnwụ kpọlite Onyenwe anyị Jizọs, bụ́ nnukwu onye ọzụzụ atụrụ+ nke wetaara Chineke ọbara ọgbụgba ndụ ebighị ebi,
15 Ma, unu gburu Nnukwu Onye Ndú a họpụtara ka o nye ndị mmadụ ndụ.+ Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ, anyị jikwa anya anyị hụ ya.+
24 kama ọ bụkwa n’ihi anyịnwa ndị a ga-akpọkwa ndị ezi omume, n’ihi na anyị kweere n’onye si n’ọnwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+
12 E likọrọ unu na ya n’ihi na unu mere ụdị baptizim o mere.+ A kpọlitekwara unu na ya n’ọnwụ+ n’ihi na unu na ya dị ná mma, unu nwekwara okwukwe n’ihe niile e ji ike Chineke rụọ. Ọ bụ Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ.+
20 Ka Chineke nke udo, onye si n’ọnwụ kpọlite Onyenwe anyị Jizọs, bụ́ nnukwu onye ọzụzụ atụrụ+ nke wetaara Chineke ọbara ọgbụgba ndụ ebighị ebi,