Ndị Efesọs 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke emeekwala ka anyị dịrị ndụ, nyekwa anyị ebe anyị ga-anọ ọdụ n’eluigwe n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu.+ Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, ọ bụrụ na Chineke kpọlitere unu na Kraịst n’ọnwụ,+ na-achọnụ ihe ndị dị n’eluigwe, ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri Chineke.+
6 Chineke emeekwala ka anyị dịrị ndụ, nyekwa anyị ebe anyị ga-anọ ọdụ n’eluigwe n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu.+
3 Ma, ọ bụrụ na Chineke kpọlitere unu na Kraịst n’ọnwụ,+ na-achọnụ ihe ndị dị n’eluigwe, ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri Chineke.+