Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+ 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jizọs gara eluigwe. Ọ nọ ugbu a n’aka nri Chineke.+ Chineke mekwara ka ọ kara ndị mmụọ ozi na ndị na-achị achị na ndị dị ike.+
110 Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m ga-eme ka ndị iro gị bụrụ ihe i ji agbakwasị ụkwụ.”+
22 Jizọs gara eluigwe. Ọ nọ ugbu a n’aka nri Chineke.+ Chineke mekwara ka ọ kara ndị mmụọ ozi na ndị na-achị achị na ndị dị ike.+