Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma Chineke tọpụrụ ya n’agbụ ọnwụ kere ya, kpọlitekwa ya n’ọnwụ,+ n’ihi na ọnwụ enweghị ike ijigide ya.+ Ndị Efesọs 1:19, 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 marakwa gbasara ike na-enweghị atụ ọ kpara n’ime anyị bụ́ ndị kweere na ya.+ A hụrụ na ike ya dị egwu 20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe,
24 Ma Chineke tọpụrụ ya n’agbụ ọnwụ kere ya, kpọlitekwa ya n’ọnwụ,+ n’ihi na ọnwụ enweghị ike ijigide ya.+
19 marakwa gbasara ike na-enweghị atụ ọ kpara n’ime anyị bụ́ ndị kweere na ya.+ A hụrụ na ike ya dị egwu 20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe,