1 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị+ n’ọnwụ, ọ ga-akpọlitekwa anyị n’ọnwụ+ site n’ike ya.+