Matiu 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ ga-amụ nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jizọs,*+ n’ihi na ọ ga-azọpụta ndị ya ná mmehie ha.”+ Ọrụ Ndịozi 10:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ndị amụma niile na-agbakwa àmà banyere ya,+ na ọ bụ n’aha ya ka a ga-agbaghara onye ọ bụla nke kweere na ya mmehie.”+ Ndị Filipaị 2:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere Chineke ji bugoo ya n’ọkwá ka elu,+ jirikwa obiọma nye ya aha karịrị aha ọ bụla ọzọ,+ 10 ka ikpere niile wee gbuo n’ala n’aha Jizọs, ma nke ndị nọ n’eluigwe ma nke ndị nọ n’ụwa ma nke ndị nọ n’ime ala,*+
43 Ndị amụma niile na-agbakwa àmà banyere ya,+ na ọ bụ n’aha ya ka a ga-agbaghara onye ọ bụla nke kweere na ya mmehie.”+
9 Ọ bụ ya mere Chineke ji bugoo ya n’ọkwá ka elu,+ jirikwa obiọma nye ya aha karịrị aha ọ bụla ọzọ,+ 10 ka ikpere niile wee gbuo n’ala n’aha Jizọs, ma nke ndị nọ n’eluigwe ma nke ndị nọ n’ụwa ma nke ndị nọ n’ime ala,*+