Aịzaya 52:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ohu m+ ga-egosi na ọ ma ihe n’ihe ọ bụla ọ na-eme. M ga-eme ka ọ nọrọ n’ọkwá ukwu. M ga-ebuli ya elu. A ga na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+ Ọrụ Ndịozi 2:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Chineke kpọlitere Jizọs a n’ọnwụ, anyị hụkwara ya.+ 33 A kpọgoro ya n’eluigwe, ya anọrọ n’aka nri Chineke.+ Nna ya nyekwara ya mmụọ nsọ o kwere nkwa na ọ ga-ezite.+ Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị anyị mmụọ nsọ dị ka unu na-ahụ ma na-anụ.
13 Ohu m+ ga-egosi na ọ ma ihe n’ihe ọ bụla ọ na-eme. M ga-eme ka ọ nọrọ n’ọkwá ukwu. M ga-ebuli ya elu. A ga na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+
32 Chineke kpọlitere Jizọs a n’ọnwụ, anyị hụkwara ya.+ 33 A kpọgoro ya n’eluigwe, ya anọrọ n’aka nri Chineke.+ Nna ya nyekwara ya mmụọ nsọ o kwere nkwa na ọ ga-ezite.+ Ọ bụ ya mere o ji wụkwasị anyị mmụọ nsọ dị ka unu na-ahụ ma na-anụ.