Ọrụ Ndịozi 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’otu oge ahụkwa, ụmụ nwoke atọ guzo n’ihu ụlọ ahụ anyị nọ. E si Sizaria zite ha ka ha bịa hụ m.+