Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+ Nehọm 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye na-ezi ozi ọma si n’ugwu na-abịa. Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Juda, mee ememme gị dị iche iche.+ Kwụọ ihe i kwere ná nkwa,N’ihi na onye na-abaghị uru agaghị alụso gị agha ọzọ. A ga-ebibi ya kpamkpam.”
7 Ụkwụ onye si n’elu ugwu ziri ozi ọma na-abịa mara ezigbo mma.+ Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Ọ na-ekwu na ihe ka mma abịala. Ọ na-ekwu na a zọpụtala ndị mmadụ. Ọ na-asị ndị bi na Zayọn: “Chineke unu aghọọla Eze!”+
15 Onye na-ezi ozi ọma si n’ugwu na-abịa. Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Juda, mee ememme gị dị iche iche.+ Kwụọ ihe i kwere ná nkwa,N’ihi na onye na-abaghị uru agaghị alụso gị agha ọzọ. A ga-ebibi ya kpamkpam.”