Ọrụ Ndịozi 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mgbe ha rịọsiri Chineke arịrịọ ike,* ebe ahụ ha zukọtara mara jijiji. Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+ Ọrụ Ndịozi 8:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe ndịozi nọ na Jeruselem nụrụ na ndị Sameria anabatala okwu Chineke,+ ha zigaara ha Pita na Jọn. 15 Mgbe ha ruru Sameria, ha kpeere ha ekpere ka mmụọ nsọ dakwasị ha.+
31 Mgbe ha rịọsiri Chineke arịrịọ ike,* ebe ahụ ha zukọtara mara jijiji. Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ na-ekwukwa okwu Chineke n’atụghị egwu.+
14 Mgbe ndịozi nọ na Jeruselem nụrụ na ndị Sameria anabatala okwu Chineke,+ ha zigaara ha Pita na Jọn. 15 Mgbe ha ruru Sameria, ha kpeere ha ekpere ka mmụọ nsọ dakwasị ha.+