Mak 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eji m mmiri mee unu baptizim. Ma, ọ ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.”+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+