Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joel 2:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Mgbe e mechara, m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị mmadụ ọ bụla.

      Ụmụ unu ndị nwoke na ụmụ unu ndị nwaanyị ga-ebukwa amụma,

      Ndị agadi nwoke unu ga-arọ nrọ,

      Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.+

  • Ọrụ Ndịozi 2:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe.

  • Ọrụ Ndịozi 2:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, n’ihi na mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.+

  • Ọrụ Ndịozi 11:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 M wee cheta ihe Onyenwe anyị na-adị ekwu: ‘Jọn ji mmiri mee ndị mmadụ baptizim,+ ma a ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.’+

  • 1 Ndị Kọrịnt 12:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 E ji otu mmụọ nsọ mee anyị niile baptizim, anyị abụrụ otu ahụ́, ma ànyị bụ ndị Juu ma ànyị bụ ndị Grik, ma ànyị bụ ndị ohu ma ànyị bụ ndị nweere onwe ha. Anyị niile nwekwara otu mmụọ nsọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya