5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka Chineke gwatụrụla, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa”?+ ma ọ bụ “M ga-abụ nna ya, ọ ga-abụkwa ọkpara m”?+
5 Otú ahụ ka ọ dịkwa Kraịst. O toghị onwe ya+ ma jiri aka ya họpụta onwe ya ka ọ bụrụ nnukwu onye nchụàjà, kama ọ bụ Onye nyere ya otuto gwara ya, sị: “Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa.”+