Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m kọsaa ihe Jehova kwuru. Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m.+ Abụrụla m nna gị taa.+ Ọrụ Ndịozi 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ,+ si otú ahụ meere anyịnwa, bụ́ ụmụ ha, ihe ahụ niile o kwere ná nkwa, dị ka e dere ya n’abụ ọma nke abụọ, sị: ‘Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa.’+
33 Ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ,+ si otú ahụ meere anyịnwa, bụ́ ụmụ ha, ihe ahụ niile o kwere ná nkwa, dị ka e dere ya n’abụ ọma nke abụọ, sị: ‘Ị bụ ọkpara m. Abụrụla m nna gị taa.’+