Luk 23:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe ha rukwara ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ ha kpọgidere ya na ndị omekome ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+ Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere Jizọs, onye unu kwụwara n’elu osisi, ya anwụọ.+ Ọrụ Ndịozi 7:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ò nwere onye amụma nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ha gburu ndị mara ọkwa na e nwere onye ezi omume na-abịa.+ Ọ bụ onye ahụ ka unu raara nye ma gbuo n’oge na-adịbeghị anya.+
33 Mgbe ha rukwara ebe a na-akpọ Okpokoro Isi,+ ha kpọgidere ya na ndị omekome ahụ n’osisi, otu onye n’aka nri ya, otu onye n’aka ekpe ya.+
52 Ò nwere onye amụma nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ha gburu ndị mara ọkwa na e nwere onye ezi omume na-abịa.+ Ọ bụ onye ahụ ka unu raara nye ma gbuo n’oge na-adịbeghị anya.+