Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jirinụ abụ ọma na abụ e ji eto Chineke nakwa abụ e ji efe ya na-agba ibe unu ume. Jirinụ obi unu niile na-abụku Jehova* abụ.+ Ndị Kọlọsi 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kwenụ ka ihe Kraịst na-akụzi ju eju n’obi unu. Ọ ga-eme ka unu mara ihe. Jirinụ abụ ọma+ na abụ e ji eto Chineke, na nke e ji ekele ya, na-akụziri ibe unu ihe. Jirikwanụ ha na-agba ibe unu ume.* Jirinụ obi unu niile na-abụrụ Jehova* abụ.+
19 Jirinụ abụ ọma na abụ e ji eto Chineke nakwa abụ e ji efe ya na-agba ibe unu ume. Jirinụ obi unu niile na-abụku Jehova* abụ.+
16 Kwenụ ka ihe Kraịst na-akụzi ju eju n’obi unu. Ọ ga-eme ka unu mara ihe. Jirinụ abụ ọma+ na abụ e ji eto Chineke, na nke e ji ekele ya, na-akụziri ibe unu ihe. Jirikwanụ ha na-agba ibe unu ume.* Jirinụ obi unu niile na-abụrụ Jehova* abụ.+