Ndị Kọlọsi 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kwenụ ka okwu nke Kraịst biri n’ime unu n’ụba, ka o meekwa ka unu nwee amamihe niile.+ Jirinụ abụ ọma+ na otuto a na-enye Chineke na abụ ime mmụọ+ na amara na-ezi ibe unu ihe,+ na-adụkwa ibe unu ọdụ, na-abụkunụ Jehova abụ n’ime obi unu.+ Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2023, p. 32 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10 Ụlọ Nche,5/1/1994, p. 11
16 Kwenụ ka okwu nke Kraịst biri n’ime unu n’ụba, ka o meekwa ka unu nwee amamihe niile.+ Jirinụ abụ ọma+ na otuto a na-enye Chineke na abụ ime mmụọ+ na amara na-ezi ibe unu ihe,+ na-adụkwa ibe unu ọdụ, na-abụkunụ Jehova abụ n’ime obi unu.+
3:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2023, p. 32 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10 Ụlọ Nche,5/1/1994, p. 11